
Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu Kama asa ga-awum n’ala, m’achula ya achu Ima boys na’agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho Imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di, Obiagu Imana boys nwelu, Obiagu Onye nku nu; kpaputa ya k’osie (Obiagu) Onye ego nu, weputa ya ka’m fu’nu (Obiagu) Kpaputa ya ka’mhu nu Obiagu Nyem nyem kam kadu Wunyelum honour Ah! Onye isi wunyelum honour Ibukwa ezege wunyelum honour Eh! Onye eze wunyelum honour Kam solo umu ogbom wee kulu mgwo Maka, dika gi amaghi n’ibu santa Ego m’nyere gi aburo canter Men na-ballu na recession ebe ndi Owu saga here sugakwa grammer Omegide kute udiokpa O ga eweputalu gi temkpa Onye isi ibu lekpa mana umu asa na-agalu gi mental Agbalusia nwa ngene, agbalusia ekulu nwa ngene nuo’a Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo Since I discovered now, adim covered so Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo Boys oh yeah; boys oh yeah Unu sikwa’mu gawa Sinu ya n’inwere ya Boys oh yeah; boys oh yeah Unu sikwa’mu gawa Sinu ya n’inwere ya Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu Kama asa ga-awum n’ala, m’achula ya achu Ima boys na’agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho Imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di, Obiagu Imana boys nwelu, Obiagu Onye nku nu Kpaputa ya k’osie Onye ego nu Weputa ya ka’m fu’nu Kpaputa ya ka’mhu nu Nyem nyem kam kadu Wunyelum honour Ah! Isito nwa wunyelum honour N’ibukwa ezege wunyelum honour Eh! Levels wunyelum honour Oam solo umu ogbom wee kulu n Ifegboba aga-a'dodge ya Asikwa na-aga a’lodge ya Onawakwa-aga a’act ya Onawulie ezuo panti ya Mmegide chokwa ego’m ngwa Nwa nwa n’aga a’search ya Obulu ya aga-a'casti ya Tudapu ya aga-a'flash ya Imana agbalusia nwa ngene Agbalusia ekulu nwa ngene nuo’a Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo Since I discovered now, adim covered so Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo Boys oh yeah; boys oh yeah Unu sikwa’mu gawa Sinu ya n’inwere ya Boys oh yeah; boys oh yeah Unu sikwa’mu gawa Sinu ya n’inwere ya Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu Kama asa ga-awum n’ala, m’achula ya achu Ima boys na’agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho; imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di, Obiagu Imana boys nwelu, Obiagu Onye nku nu Kpaputa ya k’osie Onye ego nu, weputa ya ka’m fu’nu Kpaputa ya k’anyi hunu Nyem nyem kam kadu Wunyelum honour O’biara board O’biara board Onwere show Imana onwere show Odi karid Imana odi karid Onwere levels Imana onwere levels Odi mbada Imana odi mbada Obu ishito Imana obu ishito Obu ya k’awusa Imana obu ya k’awusa Onwere ya Imana onwere ya Extraordinaire Yeah yeah yeah
Песен-НИКИ
Загрузка...
Другие песни Phyno
Все песни →Похожие песни

Бигасс
SODA LUV
Ничего личного
Русский рэп201975,448

Бандана
Платина
РНБ КЛУБ
Русский рэп201859,980

Свадебное путешествие
Александр Буйнов
Острова любви
Русская эстрада199954,906

Каспий жағалауы
Azamat
Поп200134,438

Шпилька-каблучок
Лолита
Анатомия
Русская эстрада201433,308

Девочка 2D
Dead Rave
Singles 15-17
Русский рэп201828,891


