
Kezikwenu Kee ife mmere gi now kee ife mmere gi now Heh ah Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m Ikpere m di na ala so ihe m na ayo bu ka inabata m Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m Odiro m easy maka o diri m easy munwa amam bee gi Odiro m easy mana odiri gi easy munwa amam nkwe gi Oso gi di busy ma di busy munwa ga eche gi' Mma atufu my ego and dignity pasa na eche gi Nne ilofugo Just a week ago Ka ilelu m anya si m you will never let me go I know I messed up Ekwesiri m ijide onwe m mana after Kam nuru mmanya enwetzighi m onwe m Ha, Asa obula gafetere nsi Hi nne kee weey And enweghim any coinse no na rail way Mana enwegodi ihe mmere i plan to keep it on the low Kitanuwa olum akugo obi m ajugo oyi ka snow Imagine osi m na oge Ina ako ona ato gi ka maggi Nok Nhapu ya na ulo kporo asa baa joint na falomo Nhapu 8 hours salom na tell na meni mo Ama na ihe na ato uto mola agba lomo Osela her mind is made up she got to leave Okwa tata ka m ntiyere engagement ring ya na fridge Nwanne ofu taa ka ochopulara wee bunyem the heat Nwanne udi ihenuwa na ekom ka se le ke le beat Left with no option Left with no caption Isi na icholom na could be her last junction Now nna erigretizi my action Nyem ohere ozo kam nhandluo obi go with caution Huh
Песен-НИКИ
Загрузка...
Другие песни Phyno
Все песни →Похожие песни

Бигасс
SODA LUV
Ничего личного
Русский рэп201975,448

Бандана
Платина
РНБ КЛУБ
Русский рэп201859,980

Свадебное путешествие
Александр Буйнов
Острова любви
Русская эстрада199954,906

Каспий жағалауы
Azamat
Поп200134,438

Шпилька-каблучок
Лолита
Анатомия
Русская эстрада201433,308

Девочка 2D
Dead Rave
Singles 15-17
Русский рэп201828,891


